Chike

Man Not God
Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power Maka na ife enu uwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Mm, mm Kenebe Chi, kenebe Chi Kenebe Chi, na mmadụ abụụ Chi Kenebe Chi, na mmadụ aburọ Chukwu I know a man wey think say he be God And when he talk, he want make we pausе Na him be court, na him sef be judgе Kenebe Chi, na mmadu aburọ Chukwu If you know a man wey think say he be God Make the call, invite them all Ọ bụlụ ọgwụ, nya gwọlu bịaba Ọ bụlu ọnụ, nya kwulu kwute O bụlụ ike, nya kelų keta Letras de cancionesUwa ga-amalalili ike bu ike Chi Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onu na-ekwu na madu aburọ Chukwu Onye si na nya bụ Chi Nya mekele ife oji bulu Chukwu Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power Maka na ife enu uwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Ife enụ ụwa sị na, "Chi ya dị mma" Eziokwu o Onye si na nya bụ Chi Nya mekele ife oji bụlụ Chukwu Onye si na nya bụ Chi Oya, make you come, make you show your power From Letras Mania